{"product_id":"jehova-na-eche-gị-nche","title":"Jehova Na-eche Gị Nche","description":"\u003cp\u003eAkụkọ Baịbụlụ dị n'akwụkwọ onyonyo a ga-enyere ụmụntakịrị aka ịcheta na, agbanyeghị ihe ọbụla na-eme na ndụ ha, Chineke na-elekọta ha, na-echebekwe ha mgbe niile; ma n'ụtụtụ ma n'abalị. Ike anaghị a gwụụ Chineke; Ọ naghị ehi ụra. Chineke maazuru ihe niile ga-eme n'ọdịnihụ. Ọ naghị a gbanwe agbanwe, Ọ na-emezu nkwa Ya niile.\u003c\/p\u003e","brand":"Fmp365","offers":[{"title":"Default Title","offer_id":68084473856232,"sku":"9781734260366","price":9.99,"currency_code":"USD","in_stock":true}],"thumbnail_url":"\/\/cdn.shopify.com\/s\/files\/1\/0810\/9539\/3512\/files\/imageloader_1543b09c-2b84-4e45-a940-59de655a6d9a.jpg?v=1793616469","url":"https:\/\/shop.kuumba.app\/products\/jehova-na-eche-g%e1%bb%8b-nche","provider":"Kuumba","version":"1.0","type":"link"}